ADA DEGE Ijeleigbo

ADA DEGE Ijeleigbo

Share

freedom and satisfaction of life

03/08/2024

Ijele Igbo was live at new yam festival of Igbo ukwu

23/10/2022

I've just reached 2K followers! Thank you for continuing support. I could never have made it without each one of you. 🙏🤗🎉

Photos from ADA DEGE Ijeleigbo's post 25/05/2022

It's available now

Photos from ADA DEGE Ijeleigbo's post 13/08/2021

I pray for those that born in August , August pikin we join hands together to celebrate and praise the lord who made it again by still been alive today , may the lord answer and grant us all our heart desire in the name of Lord Jesus And the God of our Ancestors iseeeee

Photos from ADA DEGE Ijeleigbo's post 13/08/2021

Tata bu ncheta ubochi omumu ada dege , anam ekene chukwu okike na ndi ani ndi mere ka ndu di rue tata asim ekene diri ha na aha chineke anyi na ndi ani iseee

20/07/2021
29/06/2021

Good morning to all my loved ones , ututu OMA mmadu nile , ana ekene onye ukwu na ekene onye nta, na ekene mmuo na emere unu ihe , nke onye chiri ya zere , ihe OMA ka anyi na ekwu okwu ya, odiri nwoke mma ya diri nwanyi mma , ubochi njo ukwu gaghi apu anyi ama, onye ndu idi adighi mma ya were ana zere mmiri, onye furu gi ma tukwuchie ezi , anya ohanaeze ahughi ya onye obu ekulikwana , ofor ndu ka anyi na ago, ihe OMA tiere anyi egwu , anyi ga ako chute, gbuo na aka nri gbute , gbuo na aka ekpe gbute , ubochi ndu anyi ga abu ihe oma ihe oma, ka chi na efo ka ihe oma na ndu anyi ga na abawanye , ya gaziere onye obula n'otu n'otu na aha chineke anyi na ndi ani iseee. Ya gazieee

03/04/2021

Happy Easter to all my friends

Want your business to be the top-listed Beauty Salon in Cairo?
Click here to claim your Sponsored Listing.

Category

Telephone

Address


Cairo